Igbo Languague Second Term Continous Assessment Questions 2019/2020 Session – Junior Secondary School One (JSS 1)
EDUDELIGHT SECONDARY SCHOOLS
1 BENSON AVENUE, LEKKI PHASE 1, LAGOS.
SECOND TERM CONTINUOUS ASSESSMENT TEST (CAT)
2019/2020 SESSION
KLAAS: JSS 1 OGE : OTU AWA SOJEKITI: ASUSU IGBO
SECTION A: Zaa ajuju ndi a niile
- Nsogbu Nzogbu!
Enyimba enyi!
Zogbuo nwoke!
Enyi mba enyi!
Nke a bu omumaatu abu (a) agha (b) akwa (c) nwa (d) otuto
- Iwe iwe!
Iwe!
Iwe iwe!
Iwe!!
Iwe na- ewe anyi!!
Anyi ahughi nne anyi oh ! Nke a bu omumaatu abu – (a) agha (b) nwa (c) akwamozu (d) otuto
- Emerie na- eme aka abuo putara na o—- (a) ma ihe (b) bu ony ohi (c) maara akwukwo (d) bu onye nzuzu
- Isa efere n’ ezinaulo bu oru—- (a) ada (b) diokpara (c) nne (d) umuaka
- Ekele onye na- ejighi ahu bu —– (a) ndoo (b) daalu (c) nnoo (d) I meela
- Ekele onye na-eme njem bu —- (a) daalu (b) I meela (c) gaa nke oma (d) jisie ike
- N’ omenala Igbo, out n’ ime ndi a bu isi ihe e ji anabata obia. (a) nzu (b) mmanya (c) oji (d) ananra
- Ndi a niile bucha ofe ndi Igbo ma E WEPU ofe—– (a) ewedu (b) ede (c) ogbono (d) ede
- ‘Onye muru nwa na- ebe akwa Egbe muru nwa na- ebe akwa weta uziza weta ose…. Olee udi abu nke a bu? Abu (a) agha (b) ngugu nwa (c) akwa (d) otuto
- Ihe mbu nwata kwesiri ime ma oteta ura ututu bu —– (a) iga akwukwo (b) izachasi ulo (c) isa efere (d) ikele ekele
SECTION B: Zaa ajuju ndi a niile.
- Gini bu agwa oma na agwa ojoo?
ii. Deputa uru ato agwa oma bara
- Depta ngalaba ato agumagu ugba nwere ma dee ihe oputara n’ olu bekee
ii. Deputa oru abuo nna n’ aru na- ezinaulo.




