IGBO SCHEME OF WORK NAPPS (JSS1 – JSS3)
IGBO LANGUAGE SCHEME OF WORK LAGOS STATE NAPPS – EDUDELIGHT.COM
IGBO LANGUAGE J.S.S. 1-3(1ST TERM)
JSS1 FIRST TERM IGBO LANGUAGE SCHEME OF WORK LAGOS STATE NAPPS
| WKS | JUNIOR SECONDARY 1 TOPICS |
| 1 | IGE NTI NA IKWU OKWU UdaasusunaNsoroedideigbo 1. Udaume. 2. Mgbochiume. 3. Myiriudaume 4. Akaraedemede |
| 2 | 1. Ikowandi bun di igbonaasusu ha 2. Agbataobindiigbo i) ebe di icheichebu ala igbo ii) Ndiagbata obi ha iii) Akuko di icheichegbasaraebe ha simalite. iv) Ihendiozo e jiri mara ndiigbo dika asusu, ejiji, egbugbudzg |
| 3 | IJI MKPURU EDEMEDE MEBE MKPURUOKWU Iji a – aka ch – ocha e – efere kw – akwa u – ulo |
| 4 | AHIRIMFE i) Nkowankwe ii) Ahirimfenkwanankenju |
| 5 | NRUKORITA ORU NA URUO BARA i) Nkowanrukoritaoru ii) inyeomumaatu iii) Ikwoauru din a nrukoritaoru |
| 6. | AHIRIMIFE NTUGHARI AHIRIOKWU – i) Nkowaahirimfe. ii) Ahirimfenkwenankenju. iii) Ntughariahiriokwu. |
| 7 | AHUIKE NDI NTOTOBIA i) Nkowandintorobia. ii) Mgbanwen’ahunmuntorobia. iii) Oria ufodunaemetundintorobia. iv) Uzomgbochioriandi a. |
| 8 | AKWUKWO AGUMAGU A HOPUTARA (EJIJE, ABU MA O BU IDUU) a) Oguguakwukwo a hotara. b) Nkowaisiihe a na-ekwumakaya. c) Mkpuruokwu/ahiriokwuufodu di n’ihe a guru. d) Agwaufodu di n’ihe a guru e) Uche umuakabanyereisiokwunaagwaufodu. |
| 9 | ONUOGUGU (1-500) – Onuogugu site n’out rue nariise. – Itinyeonuoguguahiriokwu. – Odideonuogugu. |
| 10 | Mmughariiheemerena tam |
| 11 | Ule |
| 12 | Ule |
JSS2 FIRST TERM IGBO LANGUAGE SCHEME OF WORK LAGOS STATE NAPPS
| WKS | JUNIOR SECONDARY 2 TOPICS |
| 1 | ONU OGUGU 1-800 SITE N’OUT RUE NARI ASATO 1. Onuogugu site n’out rue nariasato 2. Ntinyeonuogugun’ahiriokwu. 3. odideonuogugu. |
| 2 | OGUGU NA AGHOLAASA BANYERE NRUBEIZI NDEBE IWU 1. Ogugu 2. Nkowaihebunrubeisinandebeiwu 3. Uche umuakabanyereihe ha guru. |
| 3 | AKWUKWO AGUMAGU A HOPUTARA (IDUUAZI) 1. Oguguakwukwo a hotara. 2. nkowaisiokwu din a ya. 3. Nkowaokwuufodu di n’akwukwo. 4. Agwaufodu di n’akwukwo a guru. 5. Uche umuakabanyereisiihe a guru naagwaufodu. |
| 4 | NKEJIASUSU i) Nkpoaha ii) nnochiaha iii) Ngwaa iv) Njiko v) Mbuuzo vi) Nkwuma |
| 5 | AKUKO IFO i) Akuko di icheiche dika nkeokike, nkena-akuzieziomume. ii) ihemmuta |
| 6. | UDI AHIRIMFE AhirimfeZiputara i) Ndiugbu a. ii) Ndinazu. iii) Ndinihu |
| 7 | KOLO DI ICHE ICHE i) Ihebukolo. ii) Udi kolo di icheiche iii) I nweemmasinakolo |
| 8 | IHUOKWU NAAZUOKWU a) ihebuihuokwunaazuokwu b) Ghotamgbe a gwara ha okwunaazuokwu c) Uruijiihuokwunaazuokwuekwuokwu |
| 9 | IHE NDI OZO UMUAKWUKWO KWESIRI IMUTAKURU DIKA NTUGHARI AHIRI OKWU NA OKWU – Ihebuntughariokwu. – Uzoesiesinabekeetughariaokwunaigbo |
| 10 | Mmughariiheemerena tam |
| 11 | Ule |
| 12 | Ule |
JSS3 FIRST TERM IGBO LANGUAGE SCHEME OF WORK LAGOS STATE NAPPS
| WKS | JUNIOR SECONDARY 3 |
| TOPICS | |
| 1 | NZACHASI NA MMUGHARI IHE ELERE N’ULE 1. Ha ga-aghotaihendiufoduajuru ha n’ule mam marakwaetukwesiriisizaaya. 2. ha ga-echetaihendi ha echetaghi dee mgbe an-ele ule. |
| 2 | ORUOBERE NA ORU UMUAKA 1. Oruobereumuaka 2. Okenaoruumuaka 3. Uruinyeumuakaoruobere ha 4. Umuakai ma okeenaoru ha. |
| 3 | AKWUKWO AGUMAGU A HOTARA (EJIJE) 1. Oguguakwukwo a hotara. 2. Nkowaihe ana-ekwumakaya. 3. Nkowaokwuufodu di n’akwukwo. 4. Agwaudodu di n’akwukwo a guru. 5. Uche umuakabanyereisiihe a guru naagwaufodu. |
| 4 | OGUGU NA AGHOTA-AZA BANYERE IJI MMADU ATU MGBERE i) ogugu ii) Nkowaihebuijimmaduatumgbere iii) Uche umuakwukwobanayereihe ha guru |
| 5 | IDE LETA i) Udi leta di icheicheiche. ii) Ikwumpagharadiicheiche iii) Ikwuetuesiahazileta. iv) Ide udileta di icheiche |
| 6. | EDEMEDE ONWE i) Ikowaiheedemede bu. ii) Mara usoroesiedeedemede iii) Ikowaonwe ha n’otun’otu |
| 7 | AKWUKWO AGUMAGU A HOPUTARA (ABU) i) Oguguakwukwo a hoputara ii) Nkowaisiokwuakwukwona-ekwumakaya. iii) nkowaokwuufodu di n’akwukwo. iv) Agwaufodu di n’akwukwoaguru v) Uche umuakabanyereisiihe a guru naagwaufodu. |
| 8 | AKPAALAOKWU a) Akpaalaokwu di icheiche. b) Nkowa ha c) Nziputa ha n’ahiriokwu d) Uru ha bara. |
| 9 | ORU ‘NA’ N’AHIRIOKWU – Oru di icheichenaaru. – Ebe ‘na’ na-aruoru di icheiche. – Ahiriokwu di icheichena-egosiputaoru ‘na’ dika mbuuzo, njiko, njemakangwa. |
| 10 | Mmughariiheemerena tam |
| 11 | Ule |
| 12 | Ule |





I need Igbo language third term scheme of work
It’s okay 🆗
I need Igbo language third term scheme of work from Jss1-3
I need meaning of source document 📃📄📃📃📃📃📃📄📄📄📃